Teni (singer)
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Teniola Apata |
Aha ọmụmụ | Teniola Apata |
aha enyere | Teniola |
aha ezinụlọ ya | Apata |
aha pseudonym | Teni |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Disemba 1993 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
nwanne | Niniola |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ |
ebe agụmakwụkwọ | Apata Memorial High School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2016 |
agbụrụ | Ndi Yoruba |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ọrụ ama ama | Uyo Meyo |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Teniola Apata, onye amara dị ka Teni, bụ nwaafọ Nigeria na-eti na ede egwu. Ọ na-emekwa ndị mmadụ obi ụtọ. [1] [2]
Teni bụ nwanne Niniola onye Nigeria na- agụ egwú . [3] Ọ gụrụ akwụkwọ n' Apata Memorial High School O nwetara nzere digiri na ''business adminstration'' na American InterContinental University. [4]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Teni wepụtara egwu izizi ya "Amen" mgbe ọ bịanyere aka na Shizzi 's Magic Fingers Records. [5] Ọ hapụrụ ụlọ ọrụ Shizzi wee banye na Dr. Dolor Entertainment n'afọ 2017. [6] Teni malitere iwu ewu mgbe ọ wepụtara egwu ya akpọrọ Fargin" n'ọnwa Septemba n'afọ 2017. O wusiwere ike mgbe o wepụtara egwu ya bụ "Askamaya", " Case" na "Uyo Meyo".[7] "Askamaya" nwetara ọnọdụ onye nke iri na ise na MTV Base nhọpụta mmadụ iri abụọ egwu ha kacha mma n'afọ 2018. [8]
Teni nwere meri dika Rookie of the Year n'afọ 2018 Headies Awards, ma nwetekwa ihe nrite dika onye ntolite a na-ele anya n'afọ 2018 na mmemme Nigeria Entertainment Awards. [9] O merikwara dika onye kacha eme egwu nka n'afọ 2018 na mmemme Soundcity MVP Awards Festival.[10] NotJustOk họpụtara ya ya dika onye nke asatọ n'ime mmadụ iri ndị egwu ha kacha ekpo ọkụ na Naijiria. [11] Aha ya pụtara na Premium Timesdika otu n'ime mmadụ na-akpa ike n'egwu na ewu ewu n'ebe niile n'afọ 2018. [12]
N'ụbọchị iri abụọ n'ọnwa Febuarị n'afọ 2019, Egosiri Teni YouTube Music' dika oti egwu na ewu ewu ma na ede ude n'uto. [13]Ka ọnwa Mee dị na mkpụrụ ụbọchị atọ,n'afọ 2019, O wepụtara vidio egwu ya akpọrọ "Sugar Mummy". Ka ọnwa Juun dị na mkpụrụ ụbọchị iri na anọ n’afọ 2019, ọ wepụtara egwu ọhụụ akpọrọ “Power Rangers”. [14]
Ndọnye ukwu
[dezie | dezie ebe o si]N'ọnwa Machị, n'afọ 2019, Teni bịanyere aka na nkwado Tom Tom, ihe nracha nke ụlọ ọrụ Cadbury Naijiria mepụtara. [15]
Egwu
[dezie | dezie ebe o si]EP
[dezie | dezie ebe o si]Egwu ya ndị ahọrọ
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Aha egwu | Alụbọm |
---|---|---|
afọ 2016 | rowspan="11"n/a|Non-album single | |
afọ 2017 | "Fargin" | |
afọ 2018 | "Wait" | |
"Pareke" | ||
''Lagos'' | ||
"Askamaya" | ||
"Fake Jersey" | ||
"Shake Am" | ||
Case" | ||
"Pray" | ||
" Uyo Meyo " | ||
2019 | rowspan="3"Templeeti:N/a | |
"Sugar Mummy" | ||
"Power Rangers" | ||
2020 | Templeeti:N/a | |
Afọ | Aha | Album |
2018 | rowspan="3" Templeeti:N/a | |
"Pray" | ||
"Aye Kan" (Shizzi na-egosi Teni na Mayorkun ) | ||
Afọ | Aha | Album |
2017 | Templeeti:N/a |
Nturuugo
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Mmemme nturu ugo | Onyinye | Onye natara onyinye a | Mpụtara | Ref |
---|---|---|---|---|---|
afọ 2018 | The Headies | Rookie of the Year | Onwe ya | O meriri | [18] |
Soundcity MVP Awards Festival | Best New Artist | O meriri | [19] | ||
Nigeria Entertainment Awards | Most Promising Act to Watch | O meriri | |||
afọ 2019 | BET Awards | Best New International Act | O meriri | [20] | |
The Headies 2019|The Headies | Best Pop Single | "Case (Teni song)|Case" | O meriri | [21] | |
Song of the Year | A họpụtara ya | ||||
Best Recording of the Year | "Uyo Meyo" | O meriri | |||
Best R&B Single | A họpụtara ya | ||||
Viewer's Choice | Onwe ya | O meriri | |||
Best Vocal Performance (Female) | Teni for "Uyo Meyo" | O meriri | |||
MTV Europe Music Awards | Best African Act | onwe ya | A họụtara ya | [22] | |
afọ 2020 | Soundcity MVP Awards | Best female MVP | Onwe ya | O meriri | [23] |
Reference
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Teni rules, here's the proof", The FADER, 18 October 2018. Retrieved on 11 November 2018.
- ↑ "Teni Makanaki's Strides to Stardom", This Day, 26 October 2018. Retrieved on 5 November 2018.
- ↑ "My love for Niniola stronger than music –Teni Entertainer", Punch Newspapers. (in en-US)
- ↑ "SPOTLIGHT: My late father will be proud that his legacy is untarnished, says Teni", The Cable.
- ↑ Shizzi's Magic Fingers Records Presents: Teni - "Amen" » tooXclusive (en-US) (2016-12-23).
- ↑ "Teni Entertainer is one of Nigeria's fastest rising musicians". (in en-US)
- ↑ Teni rules, and here's the proof (en).
- ↑ MTV Base Top 20 Hottest Naija Tracks of 2018 » tooXclusive (en-US) (2018-12-23).
- ↑ HEADIES 2018:Teni Entertainer Wins 'Rookie Of The Year' Award (en-GB) (2018-05-05).
- ↑ editor (2019-01-11). Teni Gets Emotional after Winning Best New Act at Soundcity MVP Awards (en-US).
- ↑ The 10 Hottest Artists In Nigeria #TheList2018: #8 – Teni (en-US) (2018-12-27).
- ↑ Six Nigerian breakout stars, viral sensations of 2018 (en-GB) (2018-12-27).
- ↑ Teni Gets Featured As YouTube's 'Trending Artist On The Rise' (en-US) (2019-02-20).
- ↑ "Teni drops new single, "Power Rangers"", 14 June 2019.
- ↑ Five Nigerian celebrities who bagged major endorsement deals in 2019 (April 16, 2019).
- ↑ Teni - "Billionaire" EP - TrendyBeatz.
- ↑ Teni - "The Quarantine Playlist" EP ft DJ Neptune - Trendybeatz.
- ↑ "Headies Awards 2018: Full list of categories, winners", Daily Post, 6 May 2018.
- ↑ Kehinde, Opeyemi. "SoundCity MVP Awards: Full list of winners", Daily Trust, 6 January 2019.
- ↑ Burna Boy, Teni, Mr Eazi nominated for BET awards (17 May 2019).
- ↑ Headies 2019: Here are all the winners at the 13th edition of music award. Pulse Nigeria (October 20, 2019).
- ↑ 2019 MTV EMA Nominees: Burna Boy, Teni, Nasty C & More for Best African Act. Native (October 4, 2019).
- ↑ https://www.okayafrica.com/full-list-of-2020-soundcity-mvp-award-winners-nigerian-music/