Donald Trump
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha n'asụsụ obodo | Donald Trump |
Aha ọmụmụ | Donald John Trump |
aha enyere | Donald, John |
aha ezinụlọ ya | Trump |
aha pseudonym | John Barron, John Miller, The Donald, David Dennison |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Jụn 1946 |
Ebe ọmụmụ | Jamaica Hospital Medical Center |
Ńnà | Fred Trump |
Ńné | Mary Anne MacLeod Trump |
nwanne | Maryanne Trump Barry, Fred Trump Jr., Robert Trump, Elizabeth Trump Grau |
Dị/nwunye | Melania Trump |
nwa | Donald Trump Jr., Ivanka Trump, Eric Trump, Tiffany Trump, Barron Trump |
Ezinụlọ | family of Donald Trump |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
place of detention | Fulton County Jail |
convicted of | falsifying business records |
ụdị ọrụ ya | ezigbo ihe onwunwe, government, television production, politics, commerce |
Ọkwá o ji | President-elect of the United States |
ebe agụmakwụkwọ | Fordham University, The Wharton School, The Kew-Forest School, New York Military Academy, University of Pennsylvania |
ogo mmụta | Bachelor of Science |
Ebe obibi | Mar-a-Lago |
Ebe ọrụ | New York City, Washington, D.C. |
affiliation string | Office of the President of the United States, President of the United States of America |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Republican Party (United States) |
candidacy in election | 2016 United States presidential election, 2020 United States presidential election, 2020 Republican Party presidential primaries, 2024 United States presidential election |
agbụrụ | White Americans |
okpukpere chi/echiche ụwa | Nondenominational Christianity |
Ụcha ime anya | blue |
ụcha ntụtụ isi | Anwụ Anwu |
Ọnọdụ ahụike | COVID-19 |
ụdị egwuregwu | golf |
Aka aka | right-handedness |
list of works | bibliography of Donald Trump |
ihe nkiri | Donald Trump filmography |
Ọrụ ama ama | Trump: The Art of the Deal, Crippled America, The Apprentice |
Onye òtù nke | The World's Billionaires, SAG-AFTRA |
ụdị | nwoke |
ahọpụtara maka | Primetime Emmy Award for Outstanding Reality-Competition Program, Primetime Emmy Award for Outstanding Reality-Competition Program, Golden Raspberry Award for Worst Supporting Actor, Golden Raspberry Award for Worst New Star |
webụsaịtị | https://donaldjtrump.com |
blọọgụ gọọmentị | https://www.donaldjtrump.com/desk, https://www.donaldjtrump.com/news |
kọwara na URL | https://www.whitehouse.gov/administration/president-trump |
hashtag | trump, donald_trump, donald-trump |
subject has role | billionaire |
Oke olee ahuru anya | áká |
Ụdị onye si edozi ntụtụ ísí | comb over |
personal library at | Donald J. Trump Presidential Library |
akwụkwọ faịlụ na | SAPA Foundation, Swiss Archive of the Performing Arts |
catchphrase | You're fired!, Make America great again, America first |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Stack Exchange mkpado | https://politics.stackexchange.com/tags/donald-trump |
has list | list of nicknames used by Donald Trump |
nkwupụta bụ isiokwu nke | false or misleading statements by Donald Trump |
Mkpúrù èdè íke
Donald John Trump (onye a mụrụ na Juun 14, 1946) bụ onye isi ala nke iri anọ na anọ nke United States, site na Jenụwarị 20, 2017 ruo Jenụwarị 20, 2021. Tupu ya abanye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ọ bụ onye ọchụnta ego na onye telivishọn.
A mụrụ Trump na obodo Nú Yọk na mpaghara Queens. Ọ gara Wharton School of the University of Pennsylvania ebe ọ gụrụ Economics. Onye ahia nke ọgbọ atọ, Trump sooro nzọụkwụ nke nne nne ya bụ Elizabet na nna ya Fred na-elekọta azụmahịa ezinụlọ ha. Ọ mere nke ahụ site n'afọ 1971 wee ruo mgbe ọ ghọrọ onyeisi oche na Jenụwarị 2017, mgbe o tinyere ụlọ ọrụ ahụ n'aka ụmụ ya ndi nwoke bụ Donald Jr ya na Eric. Ọrụ azụmahịa Trump bụ ihe gbasara i rụ ma ọ bụ I rụghari ụlọ ọrụ ọfịs, ụlọ nkwari akụ, ụlọ ịgba chaa chaa, na golf. Ọ jiri aha ya wee bido ihe ndi uzo di iche iche. Trump edeela ọtụtụ akwụkwọ, gụnyere Art of Deal, ma na-emepụta na kwado ihe ngosi telivishọn bụ The Apprentice nke nọgoro afọ iri na abụọ. Trump bụ nwoke 544 kasị baa ọgaranya n'ụwa ka ọ na - erule afọ 2017, nke nwere atụmatụ akụnụba nke ijeri $ 3.5. Ọ meriri Hillary Clinton na nhoputa ndi presidenti nke afo 2016.
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]